Isiokwu Mmekọrịta Naịjirịa na Turkey Na-egosi Mgbanwe Nchekwa Ike Umenaba Jan 29, 2026 0 Mgbasawanye mmekọrịta nchekwa Naịjirịa na mba Turkey bụ mgbanwe atụmatụ maka nhazi nchekwa, ma ọ gbochi iyi ọha…
Isiokwu Onyeisiala Naịjirịa Erugo Mba Turkey Maka Njem Ọrụ Ike Umenaba Jan 27, 2026 0 Onyeisiala Naịjirịa Bola Ahmed Tinubu erutela Ankara, isi obodo mba Turkey, maka njem nleta steeti iji mee ka…
Isiokwu Onyeisiala Shettima Alọghachila Abuja Ka O Gasịrị Njem Ọrụ Ike Umenaba Jan 24, 2026 0 Osote Onyeisiala Kashim Shettima alọghachila n'Abuja mgbe ọ gachara otu izu ụka o mere njem ọrụ n'obodo…
Isiokwu Gọvanọ Kano Etoola Ndị Uwe Ojii Maka Ezi Ọrụ Nchekwa. Ike Umenaba Jan 22, 2026 0 Gọvanọ steeti Kano, Abba Kabir Yusuf, etoola ndị uwe ojii steeti Kano maka mbọ ha na-agba n'ịkwụsị mpụ na mpaghara…
Isiokwu Gọọmenti Naịjirịa Etoola Emume Argungu Maka Ịkwalite Nkwanye Ugwu Zuru Ụwa Ọnụ Ike Umenaba Jan 22, 2026 0 Gọọmentị Etiti akọwaala mmemme Ịkụ Azụ na omenala nke Argungu dị ka ihe nnọchianya dị ike nke ịdị n'otu mba…
Azụmahịa Atụmatụ Ịmepụta Ọrụ Na Naịjirịa Na-elekwasị Anya na Mgbanwe Akụnụba – Minista Ike Umenaba Jan 20, 2026 0 Minista nke mba ofesi na Naịjirịa, onye nnọchite anya mba ofesi, bụ Yusuf Tuggar, kwuru na atụmatụ ịmepụta ọrụ na…
Isiokwu Naịjirịa Emepeela Ndenye Aha Maka Agụmakwụkwọ Teknụzụ N’Efu Ike Umenaba Jan 20, 2026 0 Gọọmentị Naịjirịa, na-ekwusi ike na ha na-akwado agụmakwụkwọ teknụzụ na mmepe nkà n'efu, ekwupụtala mmalite ngwa…
Isiokwu Onyeisiala Ekeleela Onyendu Kọstọm Maka Agbamafọ Iri Isii Ike Umenaba Jan 19, 2026 0 Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekeleela onyeisi nke kọstọm ala Naijiria (NCS), Dọkinta Adewale Adeniyi, na…
Isiokwu Atụọla Ụmụ Amaala China Abụọ Mkpọrọ Ike Umenaba Mar 11, 2025 0 Ọkaikpe Abimbola Awogboro nke Ụlọikpe Ukwu dị n'Ilorin amara ụmụ amaala mba China abụọ aha ha bụ Yang Chao na Wu…
Agụmụakwụkwọ Onyeisiala Tinubu Enyela Mahadum Federal University of Education Aha Ọhụrụ Ike Umenaba Mar 11, 2025 0 Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu agbanweela aha Mahadum Federal University of Education dị na Kano ka ọ bụrụ Yusuf…