Etu m ga-esi kwụsị nsogbu na ndọrọndọrọ ndị Ipob – Atiku Abubakar
Atiku Abubakar, bụbu osote onyeisiala Naịjirịa, ekwuola etu ọ ga-esi kwụsị ndị mmadụ na mpaghara Naịjirịa dị icheiche na-achọ nnwereonwe, nke gụnyere ndị otu 'Indigenous People of Biafra' (Ipob).
O kwuru nke a na mkparịtaụka pụrụ iche…