E mere ngagharịiwe n’Ebonyi dịka ndị omekome wakporo ogige atụmvootu
E mere ngaghariiwe na Omege ward nke dị n'okpuruọchịchị Ezza Nọt nke Ebonyi steeti maka etu ndị omekome siri wakpoo ogige a na-atụ vootu ma gbaa akụrụngwa ndị Inec ji arụ ọrụ ọkụ.
Otu onye akaebe kwuru na ndị omekome a bịara, gbalie egbe…