Anyị na-achọ ndị omekome wakporo ma gbuo ndị ọrụ US n’Anambra – Ndị uweojii
Ndị Uweojii n'Anambra steeti ekwuola na ha ebidola chọwa ndị omekome ha chere wakporo ma gbuo ndi ụlọọrụ Amerịka na Naịjirịa ka ha na-aga n'Ọgbaru, n'ụbọchị Tuesday.
Ọnụ na-ekwuchitere ndị uweojii n'Anambra steeti bụ DSP Ikenga Tochukwu…