Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị EFCC na ndị nchekwa ndị ọzọ wuchiri Agulu, Steeti Anambra ebe a na-atụ vootu

0 312

Otu ndị ọrụ nchekwa dị iche iche gụnyere ụlọọrụ EFCC wuchiri ebe a na-atụ vootu n’Agulu dị n’Anambra Steeti.

Ndị a bịara ịma etu ntuliaka si aga nakwa ma o nwere ndị nwereike ikesa ego n’ọgbọ ntuliaka bụ nke megidere iwu Naịjirịa

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.