Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Peter Obi atụọla vootu nke ya

0 188

Peter Obi na-azo okwa onyeisiala n’okpuru pati Labour Party apụtala ịtụ vootu ya ugbua n’ọgbọ ntuliaka Amantutu ward 2 nke Agulu, Anambra.

Ya na nwunye ya bụ Margeret Obi so nọrọ n’ahịrị chere ruo oge ha dịka ndị ọrụ Inec nọ na-eme ihe dịịrị ha ịnụ na atụmatụ ịtụ vootu gara siriri werere.

Ndị mmadụ gbakọtara n’ọgbọ ntuliaka ahụ ugbua sochi ya azụ ma na-atụ vootu nke ha.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.