Browsing Category
Omenala
NGE na ndị isi INEC na-akpakọrịta maka ntuli aka 2023.
NGE na ndị Umpire Electoral na-akpakọrịta na ntuli aka 2023.
Ihe Onyeisiala Muhammadu Buhari gara mee n’Imo steeti
Onyeisiala Muhammadu Buhari awụchịela n'Imo steeti dịka gọvanọ Hope Uzodinma nke steeti ahụ sonyere ya.
Ọtụtụ ndị ọrụ nchekwa sonyere ha dịka ọ wụbara ụgbọelu 'Chopper' ya pụrụiche.
Ha abụọ wụpụrụ ma wụba Ọrlụ ebe agbapere ọrụ ndị…
Ka esi nabata Igbe Ezenwaanyị Elizabeth II n’Obieze Buckingham
Ndị mmadụ kwụ n'ahịrị na mpụta Obieze Buckingham tipuru mkpu dịka ụgbọala bụ ahụ Ezenwaanyị Elizabeth II nwụrụ banyere n'Obieze ahụ.
Eze Charles III, ụmụ ya abụọ bụ Ọkparaeze William na Ọkparaeze Harry nakwa ndị ezinaụlọ ya niile so na…
Queen Elizabeth II: Ntuziaka sịte n’ụbọchị ruo n’ụbọchị maka ya
Igbe ozu Ezenwaanyị Elizabeth II esila Balmoral rute Edinburgh iji malite emume nkwanyeugwu ikpeazụ tupu olili ya n'ụbọchị Mọnde 19 nke ọnwa Sepụtemba.
Ndị mmadụ ga-enwe ohere inye Ezenwaanyị nsopụrụ ikpeazu, dịka a ga-edowe ozu ya na…
Ihe butere esemokwu n’etiti Atiku Abubakar, Nyesom Wike na Ayo Iyorcha.
Na mkparịtaụka ya na ndi ntaakụkọ nwere, George sị na ọ bụ etu e si kesa ndị ji ọkwa ọchịchị na PDP na-ese okwu.
Ọ sị na otu n’ime ndị a bụ mpaghara ebe onye onyeisioche pati ahụ si pụta.
George sị na ndị tọrọ ntọala ọchịchị onye kwuo…
Egwu ọdịnala e ji mara ndị Igbo
Omenala bu odi bee ndi,iti na ịgba egwu ọdịnala bụ otu n’ime omenala e ji maara ndị Igbo niile, nke ha ji egosi etu obi dị ha kwa mgbe.
O nweghi emume ọbụla ndị Igbo na-eme ka egwu ghara ịdị na ya.
Etu nnu na-atọ na nri bụ ka egwu dị…