Take a fresh look at your lifestyle.

NGWA OFUFE ỤFỌDỤ NKE NDI IGBO.

CHIGO DERE YA.

0 413

OMENALA NA EWUMEWU IGBO.

1)ỌFỌ

2)IKENGA

3)ỌKPESļ

4)ỌTỌNSļ

1)ỌFỌ:Nke a bụ osisi esi n’osisi a na-akpọ ọfọ were nweta.Ọ na-egosi ikpe nkwụmọtọ.

ỌFỌ

2)IKENGA:Nke a bụ osisi a pichara apǃcha,nke na-ebutere nwoke nwee ya ọganihu na chioma.

 

IKENGA

3)ỌKPESļ:Nke a na-egosi osisi a pịrị apị eji egosịpụta ndiichie  niile nọọ n’ezi na ụlọ.

4)OTONSI:Nke a bụ osisi na igwe ka eji akpụ ya.Ọ na-abụkari ndi Nri na-akpụ arụ na-enwe ya.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.