Take a fresh look at your lifestyle.

Ndebanye aha  ọgụgụ njirimara obodo(NATIONAL IDENTIFICATION NUMBER) ruru nde iri asatọ na itoolu.

Na'ankwat Dariem, Abuja dere ya na bekee.

0 194

Ndebanye aha  ọgụgụ njirimara obodo(NATIONAL IDENTIFICATION NUMBER) ruru nde iri asatọ na itoolu

Onye isi ụlọ ọrụ National Identity Management Commission, NIMC Aliyu Aziz kwuru na ụlọ ọrụ ahụ ejidela nde mmadụ nde iri asatọ na itoolu n’ọnụ ọgụgụ njirimara obodo na-aga n’ihu, ndebanye aha NIN.

O kwuputara nke a n’Abuja, Naijiria n’ọgbakọ ndị nta akụkọ iji mee emume ụbọchị 4th National Identity Day na-eme kwa abalị iri na isii n’ọnwa Septemba.

Leave A Reply

Your email address will not be published.