Take a fresh look at your lifestyle.

IKWE N’AKA NA IBI ỌMA.

chigo dere ya.

0 567

OMENALA NA EWUMEWU IGBO.

IKWE N’AKA NA IBI ỌMA.

Nke a bụkwa ụzọ ndị Igbo sị  egosi ihuoma  ebe ibe ha na ndi ọzọ noo.

Ọ bụ ụmụnwaanyi ndi IGBO na-ebikari ọma.Ọ bụkwa ụmụenwoke na-ekwekari n’aka.Ọ bụ naani oge nwoke wepụtara aka ka nwanyi ga-ekwe ya n’aka.

NDI ỌZỌ A NA-EKWEKWA N’AKA BỤ.

Onye mere ihe tụrụ n’anya.

Onye lọtara njem.

Onye ọbịa.

Ndi chiri echichi n’ala Igbo nwere etu ha si ekwe n’aka.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *