Take a fresh look at your lifestyle.

ARỤSị (MMỌỌ/AGBARA) DIKA IHE OFUFE NDI IGBO.

Chigo dere ya.

0 572

OMENALA NA EWUMEWU IGBO

ARỤSị (MMỌỌ/AGBARA) DIKA IHE OFUFE NDI IGBO.

Ihe ndi a sokwaa n’ihe ofufe ndi Igbo.Ha nwere ike dị n’ụdị osisi ,mmiri,ugwu,okwute na anụmanụ d.g.z.

Ebe obibi arụsị,ka a na-akpọ OKWU(ụlọ arụsị) ma ọ bụ ufo.

ỤFỌDỤ ARỤSị  NDI IGBO BỤ:

1)Ogwugwu

2)Udo

3)Arọbụnagụ

4)Ngene

ARỤSị NDI ỌZỌ OBODO DI ICHE ICHE NWERE N’ALA IGBO BỤ

1)Ọmaliko Abatete.

2)Imo Ọka

3)Idemili Obosi

4)Ngene Nkolobi Amaọbia.

House at the shrine

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *