Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Gọvanọ Ishaku kpọrọ oku ka a gbatịkwuo oge ịtụ vootu na steeti Taraba
Gọvanọ steeti Taraba na onye ndoro-ndoro ochichi People’s Democratic Party (PDP) maka South Taraba Senatorial District, Darius Ishaku akpọọla ka a gbatịkwuo oge ịtụ vootu na Steeti ahụ n'ihi nbịarute ngwa ntuli aka na mpaghara ụfọdụ nke…
Onye chịburu Naịjirịa bụ Goodluck Jonathan turu vootu
Onye chibụru dika onyeisiala Naịjirịa bụ Dr Good luck Ebele Jonathan tinyere votu ya na nwunye ya bụ Dame Patience Jonathan na obodo ya bu otuoke Steeti Bayelsa.…
Olusegun Obasanjo atụọla vootu nke ya
Aka chịbụrụ Naịjirịa bụ Olusegun Obasanjo apụtala tụọ vootu nke ya n’ọgbọ ntuliaka nọ n’obodo ya n’ime Abeokuta, Steeti Ogun.
Obasanjo pụtara n’oge dịka ndị Inec malitere inabata ndị mmadụ ka ha tụọ vootu ha ma soro tụchapụ nke ya ngwa…
Nwunye onyeisiala Naijiria na-agwa ndị Naijiria ka ha nabata nsonaazụ ntuli aka
Nwunye onyeisiala Naịjirịa bụ Aisha Buhari ebola ụmụnwaanyị na ndị ntorobịa iwu ka ha na-erube isi n'iwu n'oge ntuliaka ma nabata nsonaazụ ntuliaka ahụ.…
Ndị EFCC na ndị nchekwa ndị ọzọ wuchiri Agulu, Steeti Anambra ebe a na-atụ vootu
Otu ndị ọrụ nchekwa dị iche iche gụnyere ụlọọrụ EFCC wuchiri ebe a na-atụ vootu n'Agulu dị n'Anambra Steeti.
Ndị a bịara ịma etu ntuliaka si aga nakwa ma o nwere ndị nwereike ikesa ego n'ọgbọ ntuliaka bụ nke megidere iwu Naịjirịa…
Peter Obi atụọla vootu nke ya
Peter Obi na-azo okwa onyeisiala n’okpuru pati Labour Party apụtala ịtụ vootu ya ugbua n'ọgbọ ntuliaka Amantutu ward 2 nke Agulu, Anambra.
Ya na nwunye ya bụ Margeret Obi so nọrọ n’ahịrị chere ruo oge ha dịka ndị ọrụ Inec nọ na-eme ihe…
Igwe Bivas ekweghi Gọvanọ Nyesom Wike nke Rivers steeti tụọ vootu
Gọvanọ Nyesom Wike nke Rivers Steeti enweghi ike tụọ vootu n’ihia na akụrụngwa BIVAS enweghi ike wepụtanwu njirimaara ya.
Wọodụ ebe Wike kwesịrị ịtụ vootu bụ na wọọdụ 7 unit 9 dị na Rumuekpirikom, Obio Akpor dị na Rivers Steeti.
Ndị…
Bola Tinubu na-azọrọ APC ọkwa apụtala ịtụ vootu ya
Bola Ahmed Tinubu awụchiela n’ogige ntuliaka nke Shoprite dị n'Ikeja, Legos steeti bụ ebe ọ ga-atụ vootu nke ya taa.Tinubu bụ onye ji ọkọlọtọ APC azọ ọkwa onyeisiala Naijiria so n’ime ndị welitere isi n’ọsọ ọkwa onyeisiala nke afọ a.…
Onyeisiala Buhari tụrụ vootu ya
Onyeisiala Muhammadu Buhari etinyela vootu ya maka ntuliaka onyeisiala na ụlọ ọgbakọ omebe iwu nke afọ 2023. Nwa amaala nke mbụ jiri ikike ya mee ihe n'ihe dịka elekere 09:00 GMT na…
Onye na-azo okwa oneisiala na pati PDP atụọla votu
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Peoples Democratic Party, PDP, Alhaji Atiku Abubakar ewepụtala vootu ya nke ọma na ngalaba ntuliaka ya, Ajia 012 ward na Jimeta Yola Adamawa State North-east Nigeria.…