Bola Ahmed Tinubu awụchiela n’ogige ntuliaka nke Shoprite dị n’Ikeja, Legos steeti bụ ebe ọ ga-atụ vootu nke ya taa.Tinubu bụ onye ji ọkọlọtọ APC azọ ọkwa onyeisiala Naijiria so n’ime ndị welitere isi n’ọsọ ọkwa onyeisiala nke afọ a.
Tinubu bụ Remi Tinubu bụ onye ụlọomeiwu Naịjirịa so pụta ịtụ ya bụ vootu.
Ndị mmadụ jupụtara ebe ahụ dịka ọtụtụ ndị ọrụ nchekwa nakwa ndị ntaakụkọ nọ n’akụkụ ogige ahụ niile.
Leave a Reply