Aka chịbụrụ Naịjirịa bụ Olusegun Obasanjo apụtala tụọ vootu nke ya n’ọgbọ ntuliaka nọ n’obodo ya n’ime Abeokuta, Steeti Ogun.
Obasanjo pụtara n’oge dịka ndị Inec malitere inabata ndị mmadụ ka ha tụọ vootu ha ma soro tụchapụ nke ya ngwa ngwa.
Ndị obodo ahụ pụtakwara tụọ vootu nke ha.
Leave a Reply