Take a fresh look at your lifestyle.

Onye na-azo okwa oneisiala na pati PDP atụọla votu

0 291

Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Peoples Democratic Party, PDP, Alhaji Atiku Abubakar ewepụtala vootu ya nke ọma na ngalaba ntuliaka ya, Ajia 012 ward na Jimeta Yola Adamawa State North-east Nigeria.                                                                                                                                                                       Ya na nwunye Titi Abubakar rutere na ntuliaka ahụ n’elekere itoolu nke ụtụtụ n’oge obodo, ebe ahụ ka ọ tụchara vootu nkeji nkeji ka itoolu gachara.      Ozugbo o mechara ntuli aka, Atiku gwara ndị nta akụkọ na ya nwere nchekwube na ntuli aka izugbe nke 2023 ga-akwado ya.                                            Ka ọ dị ugbu a, ikuku nke ngalaba ntuli aka gburugburu ebe Alhaji Abubakar mere ntuli aka dara jụụ na udo.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *