Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Ramadan: Osote onye isi ndị omebe iwu Sineti gwara ndị Alakụba ka kpe ekpere maka Naijiria
Osote onye isi ndị omebe iwu Sineti, ọgbakọ omebe iwu mba, Sinetọ Lola Ashiru akpọkuola ndị Alakụba ọkachasị ndị ụkọchukwu ka ha kpesie ekpere ike maka ọganiru obodo.
Sinetọ Ashiru kpọkukwara ndị Alakụba niile ka ha gosi ịhụnanya na…
Ikwalite mmepe site n’ itinye ‘ọrụ nka na mmanụ na gasi:SINETI
Ikwalite mmepe site n’ itinye 'ọrụ nka na mmanụ na gasi:SINETI
Onyeisiala Tinubu Ahọpụtara Onyeisioche Nakwa Ndị Otu National Assembly Service Commission
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akwadola nhọpụta Dọkịta Savior Enyiekere ka ọ bụrụ onyeisioche nke National Assembly Service Commission (NASC) maka afọ ise e nwere ike ịgbatịkwu.
Nkwupụta nke ọnụ na-ekwuchitere onyeisiala bụ Maazị Bayo…
Ntuliaka AU: Onyeisiala Tinubu Ekeleela Ambassador Adeoye
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu kelere onye nnochite anya Bankole Adeoye maka nhọpụta ya ọzọ dịka Kọmishọna African Union (AU) na-ahụ maka ndọrọndọrọ ọchịchị, Udo, na nchekwa. Ma kọwakwaa mmeri ahuya dị ka nke kwesịrị ekwesị.
Onyeisiala…
Ahọpụtara Adeoye Onye Naijiria Dị Ka Kọmishọna AU
Onye nnọchianya mba Naijiria bụ Ambassador Bankole Adeoye ka ahọpụtalarịị maka oge nke abụọ dị ka Kọmishọna African Union (AU) na-ahụ maka ndọrọndọrọ ọchịchị, Udo na nchekwa nke bụ PAPS n'aha mkpirisi.
Adeoye nwetara vootu iri atọ na…
Ndị na-ahu maka ntuli aka steeti Katsina adila njikere maka ntuliaka okpuru ochichi ime obodo
Ụlọ ọrụ Katsina State Independent Electoral Commission (KATSIEC) ekwela ndị ntuli aka na-eme ndokwa nke ọma maka ịme ntuli aka nke ọchịchị ime obodo n'efu, nke ziri ezi na nke kwesịrị ntụkwasị obi nke a ga-eme n'ụbọchị Satọdee abali iri na…
Ndị na-akwado otu APC etoola Ganduje maka ọbịbịa nke Steeti Anambra
Otu nkwado ndọrọndọrọ ọchịchị dị n'ihu n'ime All Progressives Congress (APC), nke a maara dị ka Ikemba Front akọwaala onyeisi oche nke otu ahụ, Dr Abdullahi Ganduje na ọbịbịa Anambra dị ka ihe na-eme ka pati ahụ nwee ntụkwasị obi.
Onye…
Ụlọ ndị omebe iwu asọpụrụla Oriakụ Adewunmi Onanuga lara muo
Ụlọ ndị omebe iwu asọpụrụla otu onye n'ime ha bụ Oriakụ Adewunmi Oriyomi Onanuga, onye nwụrụ n’abali iri na ise nke onwa Jenụwarị, 2025 site na yigharịrị plenary n’abali ise Wednesde nke onwa Februari, 2025.
Ụlọ ahụ mgbe ọ maliteghachiri…
Ghana: Mahama meriri, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bawumia kwetara na e meriri ya
Onye osote onye isi ala Ghana na onye ndọrọndọrọ pati na-achị achị, Mahamudu Bawumia, kwetara mmeri Sọnde n'aka onye ndọrọndọrọ mmegide na onye bụbu onye isi ala John Dramani Mahama na ntuli aka onye isi ala nke mba ọdịda anyanwụ Africa.…
Onyeisiala Tinubu ekeleela John Mahama dika owetara mmeri na ntuliaka mba Ghana
Onyeisiala Naịjirịa bụ,Bola Tinubu ekeleela John Dramani Mahama nke pati (NDC) na mmeri ya na ntuliaka ọkwa onyeisiala Gana.
Nke a na-abịa dịka osote onyeisiala Gana bụ Mahamudu Bawumia kwuru na ya kpụrụ afọ n’ala na ntuliaka ahụ.…