Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Ndị ndọrọndọrọ ọchịchị na-egoro PVC ndị mmadụ na-egbu onwe ha oge – INEC
Ụlọọrụ 'Independent National Electoral Commission' (Inec) ekwuola na ndị ndọrọndọrọ ọchịchị na-egoro akwụkwọ ikike ịtụ vootu n'aka ndị mmadụ, n'ụzọ iji were ya mee nrụrụaka na ntuliaka 2023, na-egbu onwe ha oge.
Ọ bụ ọnụ na-ekwuru Inec…
Onye Ndọrọndọrọ APGA N’oge Gara Aga Akpọọla Oku Maka Ịdị N’otu, Udo Na Ndidi
Agbaala ndị Naijiria ume ka ha na ibe ha na-ebikọ ọnụ na ịdị n'otu n'agbanyeghị agbụrụ ma ọ bụ obodo ha.
Ọ bụ onye ji ọkọlọtọ APGA were zọọ ọkwa onyeisiala n'oge gara aga, Major General John Gbor (Rtd) kwuru nke a n'oge ngosi akwụkwọ…
PDP Amalitela Achumnta Vootu Atiku-Okowa na steeti Anambra
Na mkparịtaụka mgbasa ozi n'Awka, ụbọchị Wenezde, abalị nke iri na anọ ọnwa Disemba, onye nhazi otu kansụl achumnta vootu Atiku/Okowa na steeti Anambra, bụ Chiifu Obiora Okonkwo, kwupụtara usoro njem Atiku oge ọ ga-anọ n'isi obodo steeti…
Ntuli aka n’ọchịchị ime obodo: Steeti Niger na-aṅụ ndị isi oche kansụl
Gọvanọ Naịja steeti dịna mpaghara North Central Naijiria, Abubakar Sani Bello, aṅụla iyi ndị isi oche kansụl ọhụrụ a họpụtara site na mpaghara ọchịchị ime obodo iri abụọ na ise nke steeti ahụ.…
Gbajabiamila esorola Wike nuria na mmemme ncheta ọmụmụ ya
Ọnụ n’ekwuru ụlọ nzukọ omiwu bụ, Femi Gbajabiamila esonyerela akan’achi Steeti Rivers bụ, Nyesom Ezenwo Wike,na mmemme igba afi iri ise na ise.
Gbajabiamila kwuru na Wike n’ime afọ iri ise na ise ọ nọrọ n’elu uwa,egosiputala na ọbụ ezi…
Cyril Ramaphosa agbalahụla nchụpụ n’ọkwa ya na Saụt Afrịka
Ndị ụlọ omeiwu mba Saụt Afrịka nọ n’ọgbakọ ha pụrụiche taa bụ Tuzde tụọ vootu ma jụ usoro mmalite nchụpụ onyeisiala Cyril Ramaphosa na ọkwa onye.
E boro Ramaphosa ebubo ikpuchi izufu nnukwu ego e chee na e zuru ezu gaa mba ofesi site…
Etu m ga-esi kwụsị nsogbu na ndọrọndọrọ ndị Ipob – Atiku Abubakar
Atiku Abubakar, bụbu osote onyeisiala Naịjirịa, ekwuola etu ọ ga-esi kwụsị ndị mmadụ na mpaghara Naịjirịa dị icheiche na-achọ nnwereonwe, nke gụnyere ndị otu 'Indigenous People of Biafra' (Ipob).
O kwuru nke a na mkparịtaụka pụrụ iche…
Mwakpo ndị ‘bandit’ ga-abụ ihe ochie ma m banye n’ọchịchị – Tinubu gwara ndị…
Bola Ahmed Tinubu, onye ji ọkọlọtọ ndị 'All Progressives Congress' (APC) azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa ekwuola na ya ga-eweta nsogbu mwakpo ndị ekperima 'bandits' n'isi njedebe na Kaduna Steeti, ma ọ bụrụ na ya merie na ntuliaka 2023.…
Mmadụ anọ anwụọla na mwakpo ụlọọrụ Inec n’Owerri
Ndị ekperima amaghị ndị ha bụ wakporo isi ụlọọrụ ngalaba na-ahazi ntuliaka bụ 'Independent National Electoral Commission' (Inec) dị n'Owerri, Imo Steeti n'isi ụtụtụ ụbọchị Mọnde a.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii Imo Steeti bụ Michael Abattam…
Etu onye kwesịrị ịbụ ‘MC’ n’ọgbakọ Labour Pati n’Owerri si nwụọ na mberede
Chukwunonye Irouno kwesịrị ịbụ onye 'MC' n'ọgbakọ achụmnta vootu nke ndị 'Labour Pati nwere n'Owere, Steeti Imo n'ụbọchị Tuzde, mana n'abalị ụbọchị Mọnde ka ọ nwụrụ na mberede.
Irouno bụkwa onye na-azọ ọkwa onye omeiwu ga-anọchite…