Browsing Category
Ahụike
Steeti Niger mechiri ụlọ ọrụ ahụike na-atozughi oke
Gọvanọ Abubakar Sani Bello nke Niger steeti dị na North Central Nigeria, enyela iwu ka emechie ụlọ ọrụ ahụike adịghị mma dịka akụkụ nke usoro na-eme ka ụlọ ọrụ nlekọta ahụike na steeti ahụ dịkwuo mma.…
Gọvanọ Yobe anabatala ndị ọrụ ahụike ọhụrụ
Aka n’achi ASteeti Yobe nọrọ n’ụbọchi Sọnde, kwadoro ọrụ nke ndị ọrụ ahụike ọnụ ọgụgụ ha di mmadu otu nari iri atọ na anọ iji kwalite nnyefe ahụike na steeti ahụ.…
DR Congo akọpụtala ọrịa Ebola ọhụrụ
Ndị ọchịchị na Democratic Republic of Congo ekwupụtala mmalite nke Ebola.…
Ihe mere o ji dị mkpa inye ụmụaka ọgwụ mgbochi maka ọrịa a
Gọọmentị Naịjirịa ekwuola na ha etinyela ọgwụ mgbochi a kpọrọ 'Rotavirus Vaccine' ka ọ bụrụ iwu na ụmụaka niile a mụrụ ọhụrụ na Naịjirịa ga-agbarịrị ya.
Mịnịstrị ahụike kwuru nke a n'Abuja n'ụbọchị Mọnde ma kọwaa na ya bụ ọgwụ mgbochi…
Etu e si zọpụta nwa m a mụrụ na erughieru – Ogubuike
Ihe nwaanyị kwesịrị ibu afọ ime tupu ọ mụọ ya bụ izuụka iri atọ na asaa; ụfọdụ na-ebuzu nke ha izuụka iri anọ. Mana Chioma Ogubuike mụrụ nwa ya oge afọ ime ya dị naanị izuụka iri abụo na anọ, nke…
Nwunye onye isi ala Naijiria na-akwado inye ụmụaka a mụrụ ọhụrụ nani mmiri ara nne ha.
inye ụmụaka a mụrụ ọhụrụ nani mmiri ara nne ha.
Nje Virus Langya achọpụtara ọhụrụ kụrụ China, ọtụtụ butere ọrịa a.
Nje Virus Langya achọpụtara ọhụrụ kụrụ China.
Onyeisiala Buhari anabatala Mahadum Jos ka ọ bụrụ ebe a na-ahụ maka ọrịa kansa.
Mahadum Jos:ebe a na-ahụ maka ọrịa kansa.
Gọọmentị Niger steeti ga-ewepụta ụlọ ọrụ na-ahụ maka ahụike nkeonwe.
Gọọmentị Niger steeti ga-ewepụta ụlọ ọrụ na-ahụ maka ahụike nkeonwe.