Take a fresh look at your lifestyle.

Nwunye onye isi ala Naijiria na-akwado inye ụmụaka a mụrụ  ọhụrụ  nani mmiri ara  nne ha.

Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.

0 636

Nwunye onye isi ala Naijiria na-akwado inye ụmụaka a mụrụ  ọhụrụ  nani mmiri ara  nne ha.

Nwunye onye isi ala Naijiria, Aisha Buhari, ekwela nkwa ịkwado na ịkwalite umunwanyi inye ụmụaka ha muru ohuru  ara site na agụmakwụkwọ  gbasara nke a oge niile na ime ka ọ pụta ìhè  na ikowa uru ahụike di na ya.

Ya mere, ọ gwala ndị nna, ndị ezi-na-ụlọ na ọha mmadụ ka ha na-akwado usoro a mgbe niile.

N’ikwu okwu n’Abuja na mmemme nke  a na State House Clinic haziri iji mee emume izu  nke I ji ara zuu nri  ụwa nke afọ 2022, nwunye onye isi ala, bụ Dr. Rukayyatu Gurin nọchitere anya ya, onye enyemaka pụrụiche nke Onye isi ala na nchịkwa  ụmụ nwanyị, , kwenyesiri ike na nkwa ya n’ịhụ na ọtụtụ ezinụlọ na-anabata inye ụmụ ọhụrụ ara.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *