Take a fresh look at your lifestyle.

Naijiria na-agbasi mbọ ike imechi ụkwara nta.

Edward Samuel, Abuja dere ya na bekee.

0 186

Naijiria na-agbasi mbọ ike imechi ụkwara nta.

Otu National Tuberculosis, Buruli Ulcer, and Leprosy Control Programme (NTBLCP) na ndị otu ya na-ekwu na a na-agbasi mbọ ike iji gbanwee akụkọ a na Naijiria site na mgba dị elu nke ha na-ebuso ụkwara agha n’Africa na n’ụwa nile.

Nke a bụ ka e debara Naijiria na ndi nke  isii n’ime mba iri atọ dị  ọnụọgụ ndị na-ebute ọrịa TB.

Nnyocha egosiwo na isi okwu na-enwere ndi buu TB n’ala a  ma ndị okenye ma ụmụaka .

N’ikwu okwu n’oge mgbasa ozi ahụike n’efu gbasara ụkwara nta, osote onye isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka TB na mgbochi ịba, Breakthrough Action, Dr. Bolatitu Ayenigba.

Mgbalị ndị a niile na-enye aka n’ịkwalite nghọta nke ndị Naijiria gbasara TB na ịba ụba ọnụọgụ TB nke a chọpụtara ma tinye ọgwụgwọ.

Dọkịnta Ayenigba kwuru na na mgbakwunye na ụbọchị ụkwara nta nke ụwa bụ nke a na-eme n’abalị iri abụọ na anọ n’ọnwa Maachị,

Leave A Reply

Your email address will not be published.