Browsing Category
Agụmụakwụkwọ
ļCHERE NA NDI IGBO E NWEGHļ AKWỤKWỌ AGỤMAGỤ?.
ļCHERE NA NDI IGBO E NWEGHļ AKWỤKWỌ AGỤMAGỤ.
Gọvanọ Steeti Kogi emegharịla ngalaba agụm-akwụkwọ
Ọchịchị Gọvanọ Yahaya Bello nke Kogi State, North-Central Nigeria anọgidewo na-egosipụta ọganihu dị ukwuu na ngalaba agụmakwụkwọ n'oge na-adịbeghị anya, na-etinye ego na itinyeghachi ego n'ịmepụta akụrụngwa iji gboo mkpa agụmakwụkwọ nke ụmụ…
Ndị otu mahadum kwụsịtụrụ abụba ọrụ nke ha nọọ kemgbe ọnwa asatọ.
Ndị otu mahadum kwụsịtụrụ abụba ọrụ nke ha nọọ kemgbe ọnwa asatọ.
Otu ASUU ga akwesi abuba-oru
Onyeisi otu Academic Staff Union of Universities n’ala Naijiria bu, Okanmuta Emmanuel Osodeke,emela ka amata na abuba oru nke norola otutu izuka bu nke ga abia n’isi njedebe na ime ubochi ole n’ole.
O mere ka amata nkea mgbe ha na…
Mahadum steeti dị na Nigeria n’tụlere ịhapu abuba-ọrụ
Esemokwu gara n'ihu na-esochi ọgbakọ Executive Council nke mba na-aga n'ihu nke Academic Staff Union of Universities na-eme ugbu a na Abuja, isi obodo Naijiria.…
Etu m si arụpụta nka site n’ihe nkịtị gbara m gburugburu – Kelly
Kelly Omodamwen bụ onye ntoroọbịa na-eme nka.
Ọ sị na nna nna ya so na ndị nka a maama sonyere kpụọ akpụrụakpụ ọla nchara ndị Bini maama bụ Queen Idya Festac bronze head bụkwa ebe o bidoro nwewe mmasị na n'ihe nka.
Kelly gwara ndi…
Minista agụm akwụkwọ enwela nzukọ ya ndi ukuzi mahadum
Onye Minista n’ahu maka agụm akwụkwọ bụ, Adamu Adamu enwela nzukọ yana ndi ndu otu Academic Staff Union of Universities, ASUU n’aha ichafu,iji kwusi agbugba ọrụ nke noworo ọnwa isii.
Nzukọ a bụ nke onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari nyere…
Gịnị dị n’ime akwụkwọ Salman Rushdie dere na-ese okwu?
Salman Rushdie, onye dere akwụkwọ ‘Satanic Verses’ nke nọbụ n’ọnọdụ ọ-dị-ndụ-ọnwụ-ka-mma ekwuwela okwu, ebe dịka ndị dọkịta wepụrụla igwe e ji eku ume akwụnyere ya kemgbe a wakporo ya ụbọchị Fraide..
Nwoke a kpọrọ Hadi Matar Rushie ebe…
Asuu adọtịala abuboọrụ ha ruo izu ụka anọ ọzọ
Otu jịkọrọ ndị nkuzi mahadum bụ Academic Staff Union of Universities (Asuu) adọtịala abụbọ ọrụ ha na-agba ruo izu anọ ọzọ.
Onyeisi otu a bụ Emmanuel Osodeke kwuru nke a taa bụ Mọnde dịka ọ kọwara na nke a bụ iji nye gọọmentị ohere ọzọ…