Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Ndị otu mahadum kwụsịtụrụ  abụba ọrụ nke ha nọọ kemgbe ọnwa asatọ.

Aisha Johnmark dere ya na bekee.

0 178

Ndị otu mahadum kwụsịtụrụ  abụba ọrụ nke ha nọọ kemgbe ọnwa asatọ.

Otu Academic Staff Union of University (ASUU) akwụsịla abụba ọrụ ha mere ọnwa asatọ .O tu onye isi otu otu ahụ gwara ndị nta akụkọ n’isi ụtụtụ Fraịde.

Otu ahụ kpebiri ịkwụsị ọrụ ya n’oge nzukọ ndị isi ha malitere n’abalị Tọzdee wee ruo n’isi ụtụtụ Fraịde.

Leave A Reply

Your email address will not be published.