Onyeisi otu Academic Staff Union of Universities n’ala Naijiria bu, Okanmuta Emmanuel Osodeke,emela ka amata na abuba oru nke norola otutu izuka bu nke ga abia n’isi njedebe na ime ubochi ole n’ole.
O mere ka amata nkea mgbe ha na…
Esemokwu gara n'ihu na-esochi ọgbakọ Executive Council nke mba na-aga n'ihu nke Academic Staff Union of Universities na-eme ugbu a na Abuja, isi obodo Naijiria.…
Onye Minista n’ahu maka agụm akwụkwọ bụ, Adamu Adamu enwela nzukọ yana ndi ndu otu Academic Staff Union of Universities, ASUU n’aha ichafu,iji kwusi agbugba ọrụ nke noworo ọnwa isii.
Nzukọ a bụ nke onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari nyere…
Otu jịkọrọ ndị nkuzi mahadum bụ Academic Staff Union of Universities (Asuu) adọtịala abụbọ ọrụ ha na-agba ruo izu anọ ọzọ.
Onyeisi otu a bụ Emmanuel Osodeke kwuru nke a taa bụ Mọnde dịka ọ kọwara na nke a bụ iji nye gọọmentị ohere ọzọ…
Otu jikoro ndị ọrụ oyibo niile na Naịjirịa bu Nigeria Labour Congress, NLC, emeela ngagharịiwe ha kwere na nkwa iji kwado abụbụọrụ ndị Academic Staff Union of Universities (ASUU) na-agba kemgbe ọnwa anọ ugbua.
ASUU na-esi ọnwụ ka…
Otu Academic Staff union of universities, ASUU n’aha ichafuadotiala abuba-ọrụ ha gbara maka na gọọmenti emebeghi ihe ha kwekọritatra.
ASUU Prezidenti bụ, Emmanuel Osodeke kwuru nkea n’ubochi Monde,mgbe ona agwa ndi nta akuko Voice of!-->!-->!-->…