Take a fresh look at your lifestyle.

Otu ASUU ga akwesi abuba-oru

0 758

Onyeisi otu Academic Staff Union of Universities n’ala Naijiria bu, Okanmuta Emmanuel Osodeke,emela ka amata na abuba oru nke norola otutu izuka bu nke ga abia n’isi njedebe na ime ubochi ole n’ole.

O mere ka amata nkea mgbe ha na onyeisi ulo nzuko nnochite anya ala anyi bu,Femi Gbajabiamila, nwechara nzuko na Abuja.

Osodeke kwuru na omela ka ndi isi otu ASUU mara ihe ha metara na nzuko a,iji kwusi abuba orua.

O gara n’ihu kwuo na otu ASUU nwere oliulanya nan kea ga abu abuba oru ikpeazu na ala Naijiria,ma yoo goomenti ka ghara ikwe ka abuba orua note aka tupuu ha eme ihe ha kwesiri ime.

Leave A Reply

Your email address will not be published.