Otu ASUU ga akwesi abuba-oru
Onyeisi otu Academic Staff Union of Universities n’ala Naijiria bu, Okanmuta Emmanuel Osodeke,emela ka amata na abuba oru nke norola otutu izuka bu nke ga abia n’isi njedebe na ime ubochi ole n’ole.
O mere ka amata nkea mgbe ha na…