Browsing Category
Azụmahịa
SMEDAN na Commonwealth, na-azụ MSME na imepụta akọrọngwa ahia ndi dị mma..
SMEDAN na Commonwealth, na-azụ MSME na ụkpụrụ ngwaahịa.
Nrụgharị ọdụ ụgbọ elu Jigawa bụ maka mmepe akụ na ụba- Minista.
Nrụgharị ọdụ ụgbọ elu Jigawa bụ maka mmepe akụ na ụba- Minista.
Ndị ọrụ ụgbọ elu ga-emechi ngalaba n’ime ịdọ aka ná ntị ụbọchị abụọ maka ịgba abụba ọrụ.
Ndị ọrụ ụgbọ elu ga-emechi ngalaba n'ime ịdọ aka ná ntị ụbọchị abụọ maka ịgba abụba ọrụ.
CBN na-akwado ikpochapụ akaụntụ na-ehi ụra.
CBN na-akwado ikpochapụ akaụntụ na-ehi ụra.
Ụlọọrụ na-emepụta Peak Milk arịọla mgbaghara maka ozi ‘Easter’ ha nke ọha katọrọ
Ụlọọrụ na-emepụta mmiri ara ehi Peak bụ FrieslandCampina WAMCO Nigeria Plc arịọla otu jịkọrọ ndị ụka Kraịst na Naịjirịa bụ Christian Association of Nigeria (CAN) mgbaghara maka ozi ha zipụtara n’oge emume ncheta ọnwụ na mbilite Kraịst nke…
Onye ndu Naijiria kelere Aliko Dangote na emume ncheta omumu ya
Onye isi ala Muhammadu Buhari kelere onye isi ọchụnta ego na onye ọrụ ebere, Aliko Dangote, ka ọ na-eme ememe ụbọchị ọmụmụ ya 66, na-achọ ya ogologo ndụ, ahụike na afọ ọṅụ n'ihu.
Na ozi, Onye isi ala Buhari jara Dangote mma maka ọtụtụ…
Ọnụ ahịa nri dara bụ nke zuru uwa onu .- FAO.
Ọnụ ahịa nri dara bụ nke zuru uwa onu .- FAO.
Gọvanọ steetiAnambra ewepụtala ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego n’ime steeti ahụ.
Gọvanọ steetiAnambra ewepụtala ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego n'ime steeti ahụ.
Gọọmentị, CBN na NLC enweela nzukọ iji zeere abụbụọrụ
Gọọmentị etiti na ndị isi otu jikọrọ ndịọrụ Naịjirịa bụ Nigeria Labour Congress enweela ọgbakọ iji zeere abụbụ ọrụ ndị NLC sị na ha ga-agba ma ọ bụrụ na ụkọ ego ka na-aga n'ihu na Naịjirịa.
Ọ bụ Mịnịsta na-ahụ maka ndị ọrụ bụ Chris Ngige…
Ọkụ gbara akụkụ ahịa ‘Balogun’ dị na Legọs steeti
Ihe anyị ma maka ọkụ gbara n'akụkụ ahịa 'Balogun Market' dị na Legọs steetiIhe anyị ma maka ọkụ gbara n'akụkụ ahịa 'Balogun Market' dị na Legọs steeti
Ọkụ gbara akụkụotu ụlọ ebe ndị mmadụ na-echekwa ngwaahịa ha n'ahịa 'Balogun Market' dị…