Take a fresh look at your lifestyle.

CBN na-akwado ikpochapụ akaụntụ na-ehi ụra.

Hauwa Abubakar Anaja DERE YA NA BEKEE.

0 424

CBN na-akwado ikpochapụ akaụntụ na-ehi ụra.

Ụlọ akụ etiti Naịjirịa atụpụtala ka ụlọ akụ ndi nọọ n’okpuru ya ga-ebufe ego  nke nọrọla ihe ruru afọ iri n’ime ngalaba aku nke a kporo “trust fund”.

Nke a dị n’ime akwụkwọ ntụzịaka mkpughe ewepụtara nso nso a na “Management of Dormant Accounts, Unclaimed Balances and Other Financial Assets in Banks and Other Financial Institutions in Nigeria”.

Akwụkwọ ozi so n’akwụkwọ mgbasa ozi ahụ kwuru na ntụzịaka a bụ n’ihi arịrịọ ndị ụlọ akụ na ndị ọzọ metụtara na CBN mere ka o dokwuo anya usoro e si ejikwa akaụntụ na-ehi ụra na ndị na-adịghị arụ ọrụ site n’aka ụlọ akụ dị na mba ahụ.

Leave A Reply

Your email address will not be published.