Browsing Tag
CBN
Ndị Na-Emepụta Ihe Na-Ebe Akwa Maka Nnukwu Ọnụ Ahịa Amụma Ego CBN Dobere Ha.
Ndị Na-Emepụta Ihe Na-Ebe Akwa Maka Nnukwu Ọnụ Ahịa Amụma Ego CBN Dobere Ha.
Ụlọakụ etiti anapụla ụfọdụ ụlọakụ ikike ịrụ ọrụ
Ụlọakụ etiti Naịjirịa bụ Central Bank anapụla ụfọdụ ụlọakụ dị na Naịjirịa ikike ịrụ ọrụ dịka ebe nchekwa ego ndị mmadụ.
Nke a dị n’akwụkwọ ozi CBN wepụtara n’ọbaozi websaịt ha n’ụbọchị Tuzde abali iri abuo na ato nke onwa Mee, 2023 bụ…
CBN :Mbawanye usoro mbubata na mbupu ngwaa ahia.
CBN :Mbawanye usoro mbubata na mbupu ngwaa ahia.
Ihe banyere BVN na Naịjirịa enweghị ụbọchị ngwụcha – CBN
Central Bank of Nigeria kwuru na ndebanye aha na ikpo okwu nkwenye ya enweghị ụbọchị ngwụcha. Ụlọ akụ kachasi kwupụtara nke a mgbe ọ na-emeghachi omume…
CBN na-akwado ikpochapụ akaụntụ na-ehi ụra.
CBN na-akwado ikpochapụ akaụntụ na-ehi ụra.
Gọọmentị, CBN na NLC enweela nzukọ iji zeere abụbụọrụ
Gọọmentị etiti na ndị isi otu jikọrọ ndịọrụ Naịjirịa bụ Nigeria Labour Congress enweela ọgbakọ iji zeere abụbụ ọrụ ndị NLC sị na ha ga-agba ma ọ bụrụ na ụkọ ego ka na-aga n'ihu na Naịjirịa.
Ọ bụ Mịnịsta na-ahụ maka ndị ọrụ bụ Chris Ngige…
Ọkachamara ọrụ kpọrọ CBN ka ya na NLC rụkọọ ọrụ.
Nhọrọ: Ọkachamara ọrụ kpọrọ CBN ka ya na NLC rụkọọ ọrụ.
N200 ochie, N500, N1,000 ka dị n’iwu – CBN
Ụlọ akụ etiti bụ,Central Bank of Nigeria (CBN) na-ekwu na N200 ochie, N500 na N1,000 akwụkwọ ego na-anọgide na-akwado iwu ruo abali iri ato na otu nke onwa December afo, 2023.…
Akwụkwọ Ego N200 N500 N1000 Ochie Ka Dị Ire – CBN
Ụlọ akụ etiti bụ Central Bank of Nigeria (CBN) ekwuola na akwụkwọ ego N200, N500 na N1,000) ochie ga-adịgide ire ruo abalị iri atọ na otu ọnwa Disemba afọ 2023.
Onye na-ahụ maka mgbasa ozi ụlọọrụ CBN bụ Isa AbdulMumin kwupụtara nke a na…