Take a fresh look at your lifestyle.

Gọvanọ  steetiAnambra  ewepụtala ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego n’ime steeti ahụ.

Chinwe Onuigbo, dere ya na bekee.

0 462

Gọvanọ  steetiAnambra  ewepụtala ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego n’ime steeti ahụ.

Aka na-achị steeti Anambra bụ Chukwuma Soludo ewepụtala ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego n’ime steeti ahụ, nke ga-ahụ maka nkwalite ego a na-enweta n’ime ya.

Ụlọ ọrụ ahụ nwere Maazị Richard Madiebo dịka onyeisi oche ya.

Onye isi oche nke ụlọ ọrụ ahụ kelere Gọvanọ maka ntụkwasị obi ọ na-enwe na ha ma kwe nkwa na ụlọ ọrụ ahụ ga-emezu ihe a tụrụ anya ya.

Gọvanọ ahụ rụrụ ọrụ a na Government Lodge, Amawbia, Awka, isi obodo steeti ahụ.

Leave A Reply

Your email address will not be published.