Take a fresh look at your lifestyle.

Argentina na-akwado ịnabata Argentina FIFA U-20 iko mba uwa .

Mosunmola ore dere ya na bekee

0 389

Argentina na-akwado ịnabata FIFA U-20 iko mba uwa.

Ajentina ewepụtala akwụkwọ ikike ịchịba asọmpi Iko Mbaụwa ndị  ndi na-erubeghị afọ 20 nke afọ a n’ọnọdụ Indonesia bụ nke a napụrụ ikike ya ịwụ asọmpi ahụ.

Onye isi oche FIFA, Gianni Infantino kwupụtara nke a na Tọzdee.

Argentina bụ naanị mba nyefere akwụkwọ ikike. Ụlọ ọrụ Fifa ga-ekpebi ma ha ga-anabata atụmatụ a n’ime ụbọchị abụọ ma ọ bụ atọ na asọmpi a ga-amalite na Mee 20.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *