Ndị na-eme ntuli aka na steeti Bauchi, North East Nigeria, ekwuola na amụma enweghị ego nke Central Bank of Nigeria nyere aka mee ka usoro ntuli aka siri ike na mba ahụ dum.…
Otu Association of Corporate Affairs Managers of Banks, ACAMB, na Naijiria, agọnarị asịrị na-ekwu na Central Bank of Nigeria na-emechi ọrụ ụlọ akụ n'ihi ntuli aka izugbe a na-eme na ngwụcha izu a na mba ahụ.…
Onye ọchụnta ego nke Naijiria, Seyi Tinubu, ekwughachila nkwa ya n'ịkwọ ụgbọala ịzụ ahịa na mmepe ego mmadụ n'ofe mba ahụ. Tinubu, bụkwa nwa Sen. Bola Tinubu, onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke All Progressives…
Ụlọikpe ukwu gọọmentị etiti dị na Ikoyi, Lagos, Nigeria, enyela ikike ịgbapụta onye na-eme ihe nkiri Nollywood bụ Simisola Gold, bụ onye nwụchiri maka ịgbasa na ịwụba n'akwụkwọ ego naira ọhụrụ mgbe a na-eme mmemme.…
Onyeisiala Naijirua bụ Muhammadu Buhari agbatiela ohere iji oge ochie azụ ahịa ruo abalị iri isii na-abịa.
Buhari nyere CBN ntuziaka ka ha wepụtakwa N200 ochie ọzọ iji belata ụkọ ego ma hapụ N200, 500 nakwa N1000 ọhụrụ ka e jiri ha ncha…
Ndị otu nchịkwa nke Central Bank of Nigeria ga-ezukọ n'ụbọchị Mọnde ka ha leba anya n'ọgba aghara nke atụmatụ ndezigharị nke naira kpalitere iji wepụta ihe ngwọta maka ụkọ ego dakwasịrị mba ahụ.…
Gọọmenti Ogun steeti dị na ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria ewepụtala akwụkwọ mmefu ego nke afọ 2023, na-ekwu na a ga-eji ma Internally Generated Revenue, IGR na oke nke ọnwa ọ bụla sitere na akaụntụ gọọmenti etiti.…