Ụkọ ego Naira: Ndị isi CBN ga-ezute ụbọchị Mọnde
Ndị otu nchịkwa nke Central Bank of Nigeria ga-ezukọ n'ụbọchị Mọnde ka ha leba anya n'ọgba aghara nke atụmatụ ndezigharị nke naira kpalitere iji wepụta ihe ngwọta maka ụkọ ego dakwasịrị mba ahụ.…