Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmenti Naijiria ga-eji ijeri naira iri asaa na ise kwado ndị na-aruputa  ihe n’ obodo.

0 284

Gọọmenti Naijiria ga-eji ijeri naira iri asaa na ise kwado ndị na-aruputa  ihe n’ obodo.

Osote onye isi ala Kashim Shettima kwuru na gọọmentị Naịjirịa ga-eji ijeri naira iri asaa na ise kwado ndị  na-aruputa  ihe n’ obodo ka ọ na-erule Maachị 2024 iji wusie ngalaba nrụpụta ike.

Shettima kwuru nke a mgbe ọ na-ekwupụta na e mepe ọgbakọ agba  nke abụọ maka mbupụ na-abụghị  mmanụ nke Nigerian Export Promotion Council (NEPC) haziri na Wednesde n’Abuja.

Dọkịnta Jumoke Oduwole nọchitere anya ya, onye ndụmọdụ pụrụ iche na onyeisi oche na-enye ndị na-ahụ maka azụmahịa Environment Council (PEBEC) na itinye ego n’ọrụ, Shettima kwuru na e wepụtara ijeri naira iri asaa na ise iji kwado ndị mmalite 100,000 na Micro Small and Medium Enterprises (MSMEs) n’ọnụ ego ọmụrụ nwa otu nkeji.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *