Gọọmenti Naijiria na Wednesde boro ndị nnọchi anya Naijiria nọ na mba ofesi ka ha chọpụta ma nye ndị na-etinye ego na mpaghara ha nwere ike itinye ego na Nigeria.
O nyere ya site n'aka Nigerian Investment Promotion Commission na!-->!-->!-->…
Gọọmenti Naijiria kwuru na obodo a ga-abụ ebe ndị njem nlegharị anya ahụike na-aga.
Minista na-ahụ maka mgbasa ozi na omenala, Alhaji Lai Mohammed kwupụtara nke a na Tuesday mgbe ọ malitere njem nlekọta nke ụlọ ọgwụ Duchess!-->!-->!-->!-->!-->…
Gọọmenti Naịjirịa ekwupụtala mkpebi ya n'inye ndị Naijiria mmiri dị ọcha na nke dị mma karịsịa nye ndị bi n'ime ime obodo.
Mịnịsta na-ahụ maka akụ na mmiri, Suleiman Adamu kwuru nke a mgbe ya na ndị nta akụkọ na-akpakọrịta na Abuja, isi!-->!-->!-->…