SMEDAN na Commonwealth, na-azụ MSME na imepụta akọrọngwa ahia ndi dị mma..
Hauwa Abubakar Anaja dere ya na bekee.
SMEDAN na Commonwealth, na-azụ MSME na imepụta akọrọngwa ahia ndi dị mma..
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka mmepe nke obere na Naijiria bụ (SMEDAN) azụola mmadu iriato ndi nwere obere ebe ha na- emepụta ngwa ahia maka imepụta akọrọngwa ahia ndi dị mma.
Onye isi ụlọ ọrụ SMEDAN bụ Maazị Olawale Fasaya kwuru na ọzụzụ a ga-enye aka na mmepe akụ na ụba obodo.
Fasanya, nke onye isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka mmepe na nkwalite ụlọ ọrụ ahụ, bụ Maazị Monday Ewans nọchiri anya ya, kwuru na ndị odeakwụkwọ mba ụwa na-akwado mmemme a.
Ka ọ na-amata ụfọdụ ihe ịma aka na-eche ndị MSME ihu na mba ahụ na mmetụta nke ọrịa COVID 19, Fasanya kwuru na “ọ bụ ya mere ọzụzụ ahụ ji dị oke mkpa.
Leave a Reply