Njem nke ngwa egwu kacha ochie dị na Naijiria.
Igbo-Ukwu bụ ndị ama ama nke ndị na-eme akụkọ ihe mere eme, ndị ọkọ akụkọ ihe mere eme na ndị ọkà mmụta ihe!-->!-->!-->…
Ndị uwe ojii napụtara onye ihe metụtara, weghachi ngwa ọgụ.
Ndị uweoji Naijiria nọ na Federal Capital Territory FCT kụchiri mwakpo a tọọrọ n'Abuja, gbapụta onye ahụ ma!-->!-->!-->…
Naijiria na-eme ọgbakọ ihe gbasara mmemme oke ala Afrika.
Gọọmenti Naijiria enweela ọgbakọ mba na African Union Integrated Border Governance Strategy na African Union!-->!-->!-->…
Gịnị ka ‘ufie’ bụ?
Gịnị ka 'ufie' bụ?
Ufie bụ ngwa e ji akụrụ ndị Eze na ndi chiri echichi egwu n'ala Igbo.
E si n'osisi Ngwu!-->!-->!-->!-->!-->…
IHE ļ KWESļRļ ļ MATA MAKA ONYE NA-ACHļ ANAMBRA UGBU A.
IHE ļ KWESļRļ ļ MATA MAKA ONYE NA-ACHļ ANAMBRA UGBU A.
A mụrụ ya n'ụbọchị 28 nke ọnwa Julaị 1960, n'ezinaụlọ!-->!-->!-->…
EFCC NWUCHIRI AKA CHIBURU STEETI ANAMBRA.
EFCC NWUCHIRI AKA CHIBURU STEETI ANAMBRA.
Obiano bụ aka chiburu Anambra steeti site n'afọ 2014 ruo 2022 bụ onye!-->!-->!-->…
IHE NDļ AGBỤRỤ ỌZỌ NA-EKWU MAKA NDļ IGBO.
1. Ndị Igbo hụrụ ego n'anya nke ukwu.
2. Ndị Igbo nwere nka azụmahịa.
3. Ndị Igbo anaghị ekwe ka nwaanyị!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
OKWU MAAZI CHARLES SOLUDO KWURU TAA BỤ ETU Ọ GA-ESI CHļA ANAMBRA STEETI.
Ọ sị na ya agaghị enwe oriri na Steeti ahụ ruo mgbe ọkụ latrịk, mmiri, ụbịam, nchekwa batara na steeti ahụ ma!-->…
Ihe nwoke Igbo chọrọ na nwaanyị ọ ga-alụ.
Ihe nwoke Igbo chọrọ na nwaanyị ọ ga-alụ
1. Nkwanye ugwu
2. Ezi agwa
3. Ntụkwasị obi
4. Nwaanyị!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
ONYE GA-ABỤZļ GỌỌVANỌỌ UGBU A NA STEETI ANAMBRA.
ONYE GA-ABỤZļ GỌỌVANỌỌ UGBU A NA STEETI ANAMBRA.
Igbo kwuru na ugo gbuzue ọchakee.Ọ were bụrụ ya na Maazi!-->!-->!-->…