1. Ndị Igbo hụrụ ego n’anya nke ukwu.
2. Ndị Igbo nwere nka azụmahịa.
3. Ndị Igbo anaghị ekwe ka nwaanyị ha lụọ ọrụ Bekee.
4. Ụmụnwaanyị ha na-agbakarị ajị n’obi nakwa n’iru ma nwee ji n’ụkwụ ha.
5. Ndị Igbo na-amụ oke ụmụ.
6. Ndi Igbo bụ ndị oke amamihe.
7. Ego nwaanyị ha na-adị nnukwu elu.
Leave a Reply