Take a fresh look at your lifestyle.

OKWU MAAZI CHARLES SOLUDO KWURU TAA BỤ ETU Ọ GA-ESI CHļA ANAMBRA STEETI.

0 767
  • Ọ sị na ya agaghị enwe oriri na Steeti ahụ ruo mgbe ọkụ latrịk, mmiri, ụbịam, nchekwa batara na steeti ahụ ma kwusie ike na ya agaghị eji ego ndị Anambra gbaa origo.
  • Ọ sị na ọrụ ya ga-agbado ụkwụ na akwụkwọ nke si na ọgbakọ ha mere
  • Ọ sị na ya ga-amalite ọrụ ya na Okpoko
  • Ọ sị na ya chọrọ ịrụ Anambra
  • Gọvanọ Soludo sị na ya ga-ahụ na iwu na udo na-achị na steeti ahụ.
  • “Malite echi bụ ụbọchị nke iri na asatọ nke ọnwa Maachị, onye ọbụla siri gị kwụọ ya ụtụisi n’aka bụ onye ohi”.
  • Mana ọ na-arịọ ndị mmadụ ka ha nwee nghọta ma nweere ya ndidi.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *