IHE ļ KWESļRļ ļ MATA MAKA ONYE NA-ACHļ ANAMBRA UGBU A.
A mụrụ ya n’ụbọchị 28 nke ọnwa Julaị 1960, n’ezinaụlọ Nze Nwankwo Simeon Soludo na Oriakụ Mgbafọ Soludo, nke obodo Ụmụeze dị n’Isuọfịa, n’okpuru ọchịchị Agụata dị n’Anambra steeti.
Soludo gụtara asambodo ọkammụta n’ihe gbasara Nhazi Akụnaụba obodo (Economics) na mahadum Naịjiria dị na Nsukka ma na mahadum ndị dị na mba ofesi. Ọ chịrị ụlọakụ kachasị na Naịjiria bụ Central Bank of Nigeria site n’afọ 2004 ruo 2009.
Ya na nwunye ya bụ Nonye Queen Frances Soludo mụtara ụmụ isii.
Leave a Reply