A gbaala dibịa ‘Mmụọ Mmiri Afulanya’ n’anwụ maka ebubo ịgwọ ọgwụego mbute
Gọọmenti Anambra Steeti agbaala dibịa bụ John Paul Ezenagu e ji 'Mmụọ Mmiri Afulanya maara n'anwụ make ebubo ịda iwu nchekwa 'Homeland Security Law.
Ha gara n'ihu gaa n'ụlọ nwamadị a dị na Nnewi ime nnyocha ma chọpụta etu o si arụ…