Oke ide mmiri egbuola ọtụtụ mmadu n’mba Philippine
Ndi n’ekwuru mba Philippine emela ka amata na ihe kariri mmadu iri ise na asato anwụọla dika mbuze na oke ide!-->…
“Ọ ga-aka mma ndị Igbo iwepụta otu onye na 2023 karịa ịdị n’igwe azọ…
Okwesilieze Nwodo, bụ aka chịburu Enugwu Steeti, so na ndị isi sekpụ ntị n'ịtụ alo maka onye Igbo inwete ọkwa!-->…
Prezidenti Buhari enyela iwu ka anwụchie aka dina ọdachi Plateau 
Dika ndi omekome kusuru obodo Kanam na Wase dina Steeti Plateau, Prezidenti Muhammadu Buhari kowari ọdachia dike!-->…
Prezidenti Buhari enyela iwu ka eguzobe federal polytechnics atọ ọhụrụ
Prezidenti Muhammadu Buhari enyela iwu ka eguzobe ụlọ akwụkwọ Federal Polytechnics atọ ọhụrụ n’ala anyi.
Ozi!-->!-->!-->…
UTME JAMB Adila njikere imalite ule UTME 2022
Ụlọ ọrụ Joint Admissions and Matriculation Board, JAMB n’aha ichafu ekwuputala njikere ha imalite ule nke 2022!-->!-->!-->…
Eya Guezguez nke mba Tunisia anwụọla ka ụgbọ ya kpuru
Onye okwu ụgbọ mba Tunisia bụ, Eya Guezguez,bụ onye soro na ihe egwuriegwu Tokyo Olympics n’afọ gara aga,anwụọla!-->…
Prezidenti Buhari etoola Ban Ki-Moon
Prezidenti Muhammadu Buhari ekwuputala obi ụtọ ya nye onye jibu ọkwa dika ode akwụkwọ-ukwu nke otu gikọrọ mba ụwa!-->…
UEFA enyela iwu ka emechi ama egwuriegwu ndi Atletico maka asompi hana ndi Man City 
Oto UEFA nọrọ n’ụbọchi ụka si ka emechigodu ama egwuriegwu ndi Atletico Madrid’s Wanda Metropolitano Stadium maka!-->…
Aga einwete ikpe ziri ezi maka ọnwụ Osinachi Nwachukwu. 
Minista na-ahụ maka ụmụnwaanyị na Naịjirịa bụ Dame Pauline Tallen ṅụrụ iyi a n'akwụkwọ ozi o wepụtara na Mọnde.
!-->!-->!-->…
Liverpool na Manchester City agbala onyelawa onyelawa n’ama egwuriegwu Etihad
Otu egwu Manchester City ka ji otu akara point aga ndi Liverpool na Premier League table dika ha gbara onyelawa!-->…