Take a fresh look at your lifestyle.

UTME JAMB Adila njikere imalite ule UTME 2022

0 171

Ụlọ ọrụ Joint Admissions and Matriculation Board, JAMB n’aha ichafu ekwuputala njikere ha imalite ule nke 2022 Unified Tertiary Matriculation Examinations UTME,n’ala anyi gba gburugburu.

 Aga amalite ule a n’abali isii ruo abali iri na isii nke onwa Mee afọ 2022,dika ha lechara ule mock ụbọchi Satọọde gara aga.

 Onye Registrar ndi Board a bụ, Ọkanmụta Ishaq Oloyede mere ka amata site na akwụkwọ Board’s Weekly Bulletin bụ nke emere ka ndi nta akụkọ nweta,dika weputachara ka okwe si gba na ule Mock ha.

Akụkọ Voice of Nigeria kwuru na mmadu ọnụ ọgụgụ 175, 000 bu ndi lere ule a n’ogige ule 750 gba gburugburu ala anyi.

Mmaqdu nile debara aha maka ule nke 2022 UTME a di 1.8 million.

Leave A Reply

Your email address will not be published.