Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari etoola Ban Ki-Moon

0 958

Prezidenti Muhammadu Buhari ekwuputala obi ụtọ ya nye onye jibu ọkwa dika ode akwụkwọ-ukwu nke otu gikọrọ mba ụwa akpọrọ United Nations bụ, Ban Ki-Moon maka mbọ ọgbara na agamn’ihu,ọnọdụ akụlụba nakwa nmepe obodo anyi.

Onyeisiala bụ 0nye kpọrọ Ban Ki-Moon n’ekwe nti n’ubochi Monde kwuputara obi ụtọ ya ma kele ya maka ọrụ ọma ya.

Ban Ki-Moon kelere onyeisiala maka mbọ ọna agba iji hụ na enwere ezi nchekwa n’ala anyi.

Ma kwuputakwa obi ụtọ ya maka nkwado onyere mmadu abụọ bụ ndi ala Naijiria bụ,Ọkanmụta Ibrahim Gambari, President’s Chief of Staff na onye jibu ọkwa dika UN Undersecretary-General na  Amina Mohammed, bụ onye ji ọkwa Deputy Secretary-General, ma kuo na ndi bụ ndi mara nke ekwe kuru.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *