Gaza War: UN sị na umuaka na-anwu maka agụụ, Amerịka zịgara ha nrị
Mba Amreịka ejirila ugbọmmịrị na-ebuga nrị na Gaza Strip ịjị nye aka beleta agụụ na mpaghara ahụ.
Nke a na eme dịka ndị otu mbaụwa United Nations UN na-adọ aka na ntị ma kwụọ na agụụ, na nnukwu ịhe ụkọ nke nwereike ịgbụ ọtụtụ ndị mmadụ…