Take a fresh look at your lifestyle.
independence
Browsing Tag

UN

Naijiria anabatala nkwado UN.

Onyeisiala Muhammadu Buhari kwuru na Naijiria ka na-ekele ndị United Nations na ụfọdụ ndị isi mba ụwa maka nkwado ha siri ike n'ịlụso iyi ọha egwu ọgụ na mba ahụ. Onye isi ala Buhari, onye nabatara onye odeakwụkwọ ukwu nke United

Prezidenti Buhari etoola Ban Ki-Moon

Prezidenti Muhammadu Buhari ekwuputala obi ụtọ ya nye onye jibu ọkwa dika ode akwụkwọ-ukwu nke otu gikọrọ mba ụwa akpọrọ United Nations bụ, Ban Ki-Moon maka mbọ ọgbara na agamn’ihu,ọnọdụ akụlụba nakwa nmepe obodo anyi. Onyeisiala bụ

UN:ETOOLA MBA ETHIOPIA MAKA IWEBATA UDO.

Odee akwụkwọ gburugburu nke UN bụ Maazi António Guterres etoola mba Ethiopai etu ha si agba mbọ iweta udo na be ha ka ha nugoro agha ogologo oge. Maazi Guterres gwara onyeisi African Union, AU, site n’aka onyisi ha nke mba

UN:EKWELA NKWA IKWADO STEETI BORNU.

Otu United Nations site n’aka ode akwukwo ha bụ Maazi Martin Griffiths ekwela nkwa ikwado Steeti Bornu ya na iweghachi udo na idiko n’otu na mpaghara ahụ.. Nwamadi a kwuru nke a ka ọ gara ihu gọvanọọ Steeti Bornu. Dika Maazi