Take a fresh look at your lifestyle.

Naijiria anabatala nkwado UN.

0 630

Onyeisiala Muhammadu Buhari kwuru na Naijiria ka na-ekele ndị United Nations na ụfọdụ ndị isi mba ụwa maka nkwado ha siri ike n’ịlụso iyi ọha egwu ọgụ na mba ahụ.

Onye isi ala Buhari, onye nabatara onye odeakwụkwọ ukwu nke United Nations, Antonio Guterres na Presidential Villa Abuja na Wednesde, kwuru na mba ahụ na mpaghara Africa enweelarị nchegbu na anya na Russia na Ukraine ga-ekpuchi ihe ndị ọzọ, mana nleta na-aga n’ihu,nke odeakwụkwọ UN gosiri n’ụzọ doro anya na “ụwa echefubeghị anyị.”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *