Onyeisiala mba Gambia ọhọghariela ndi isi-ọchichi 
Onyeisiala mba Gambia bụ, Prezidenti Adama Barrow ahọpụtala ndi isi ọchichi ọhụrụ were dochie osote onyeisiala!-->…
Gọvanọ Zulum akasiela Chief Imam nke Borno
Aka n’achi Steeti Borno bụ,Gọvanọ Babagana Umara Zulum nọrọ n’abali ọbọchi Satọọde kasie ezinulo Yarima!-->…
Ọrịa ahụ mmadụ nwerike ibute ma ha na anụmanụ nwee aramara.
Akpụkpa (Rabbies na bekee)
Akpụkpa bụ ọrịa mmadụ nwerike ibute maọbụrụ na ya na nkịta nwee aramara.
Ụkwara!-->!-->!-->!-->!-->…
Ụzọ ị ga-eji zụọ ụmụ gị na-abụghị sọ ịpịa ụtalị.
Inye ụmụaka ihe ha hụrụ n'anya dịka nri, ihe egwuregwu ụmụaka, akwa, akpụkpọụkwụ nakwa ihe ndị.
Ịnapụ!-->!-->!-->!-->!-->…
Onye odeakwụkwọ ukwu nke UN kọwara nleghara anya ya mere obodo Mali na njem…
Antonio Guterres, akọwara nleghara anya ya mere obodo Mali n'oge njem nlegharị anya West Af Onye isi
rica nke!-->!-->!-->…
Onyeisiala Buhari ekwela nkwa ichebe ndị Naijiria.
Onyeisiala Naijiria bụ Muhammadu Buhari ekwela nkwa na Gọọmenti Naijiria ga-ewepụta ike ya ichebe ndị Naijiria!-->!-->!-->…
M ga-akụ n’ala ma ọ bụrụ na a họpụtara m- Osibanjo.
Osote onye isi ala Naijiria, Prof. Yemi Osinbajo na-ekwu na ọ ga-eti mkpu site n'ụbọchị mbụ ma ọ bụrụ na a!-->!-->!-->…
FEMA na ndị ọrụ mmepe na-arụkọ ọrụ iji gboo idei mmiri.
Ụlọ ọrụ Federal Capital Territory Emergency Management Agency, (FEMA), kpọrọ oku ka ha na Federal Capital!-->!-->!-->…