Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala mba Gambia ọhọghariela ndi isi-ọchichi  

0 532

Onyeisiala mba Gambia bụ, Prezidenti Adama Barrow ahọpụtala ndi isi ọchichi ọhụrụ were dochie osote onyeisiala nakwa ụfọdu ndi Minista,ọnụ n’ekwuru gọọmenti mba bụ,Ebrima Sankareh kwuputara nkea.

Onye jibu ọkwa dika minista agụm akwụwkọ bụ, Alieu Badara Joof, ka ahọpụtara dika osote onyeisiala iji nnọchie Dr. Isatou Touray.

Ndi minista iri na otu ka bụ ndi ochie n’imi ndi minista iri abụọ na atọ ọhụrụ akpọlitere n’ọrụ,nke gunyere ụmụnwanyi atọ.

Dr. Mamadou Tangara bụzi minista n’ahụ maka ihe na eme n’mba ndi ọzọ, Seedy Keita minista n’ahụ mama ego ebe Siaka Sonko bụ minista n’ahu maka ihe n’eme na mba ahụ.

Modou Ceesay bụzi onye chief of staff; dika ọhọgharie a siri gosiputa.

Prezidenti Barrow bụ onye eduru n’iyi ọrụ nke ugboro abụụ n’ọnwa January bụ nke ọga anọ afọ ise.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *