Take a fresh look at your lifestyle.

0 611

Katsina Steeti: Onyeisiala Buhari na-eru uju ndị ọdachi dakwasịrị ụgbọ mmiri.

Onyeisiala Muhammadu Buhari ekwupụtala mwute maka ọtụtụ mmadụ nwuru ka ụgbọ mmiri kpuru na Mai’aduwa Local Government of Katsina State na North West Nigeria.

Na nzaghachi maka ihe a mere dịka akọwara n’ụbọchị Wednesde, onyeisiala Buhari kwuru na ọ wutere ya nke ukwuu maka mkpuru ụgbọ mmiri ahụ, ma gbuo ọtụtụ ụmụaka na-eme mmemme Sallah.Onyeisiala na-ekwu si “Echiche m dị n’ebe ezinaụlọ ndị mmadụ nwụnahụrụ nọ.

Leave A Reply

Your email address will not be published.