Take a fresh look at your lifestyle.

Ihe adila etu okwesiri maka obibia onyeisiala na Steeti Sokoto

0 777

Onyeisiala bu,Muhammadu Buhari ga eme njem oru na Steeti Sokoto, mpaghara North West nke Naijiria.

Onyeisiala ga agbape ogbako Chief of Army Staff Conference 2022.

Etinyela onodu nchekwa gba gburugburu isi obodo nakwa gburu gburu Steetia maka obibia onyeisiala.

Ndi ga abia ogbakoa gbunyere ndi isi agha ala anyi.                                                                                                                                                                                  A na-atụ anya na ogbako ahụ ga-enye ohere ampoule maka ndị ọrụ ahụ iji nyochaa atụmatụ ha ma mepụta ihe ọhụrụ ọhụrụ na agha megide iyi ọha egwu na nsogbu nchebe ndị ọzọ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *